Ezikiel 44:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 “‘A bịa n’ihe ha ga-eketa: Ọ bụ m ka ha ketara.+ Unu ekenyekwala ha ihe ọ bụla n’Izrel, n’ihi na ọ bụ m ka ha ketara. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 44:28 Ụlọ Nche,3/1/1999, p. 15-16
28 “‘A bịa n’ihe ha ga-eketa: Ọ bụ m ka ha ketara.+ Unu ekenyekwala ha ihe ọ bụla n’Izrel, n’ihi na ọ bụ m ka ha ketara.