Ezikiel 44:29 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 29 Ọ bụ ha ga na-eri ihe ndị e ji chụọ àjà ọka+ na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma.+ Ihe ọ bụla e nyere Chineke n’Izrel ga-abụ nke ha.+
29 Ọ bụ ha ga na-eri ihe ndị e ji chụọ àjà ọka+ na àjà mmehie na àjà ikpe ọmụma.+ Ihe ọ bụla e nyere Chineke n’Izrel ga-abụ nke ha.+