Ezikiel 45:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 A ga-esi ebe ahụ tụpụta ebe ụlọ nsọ ga-adị. Akụkụ ọ bụla n’ime akụkụ ya anọ ga-adị narị kubit ise (500).+ A ga-esikwa n’akụkụ ya anọ ahụ tụpụta ebe ndị anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Akụkụ ya nke ọ bụla ga-adị kubit iri ise.+
2 A ga-esi ebe ahụ tụpụta ebe ụlọ nsọ ga-adị. Akụkụ ọ bụla n’ime akụkụ ya anọ ga-adị narị kubit ise (500).+ A ga-esikwa n’akụkụ ya anọ ahụ tụpụta ebe ndị anụmanụ ga na-ata ahịhịa. Akụkụ ya nke ọ bụla ga-adị kubit iri ise.+