Ezikiel 45:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ọ ga-abụ ala dị nsọ a ga-enye ndị nchụàjà,+ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ, ndị na-abịa n’ihu Jehova na-ejere ya ozi.+ Ọ ga-abụ ebe ha ga-arụ ụlọ, bụrụkwa ebe dị nsọ a ga-arụ ụlọ nsọ.
4 Ọ ga-abụ ala dị nsọ a ga-enye ndị nchụàjà,+ ndị na-eje ozi n’ụlọ nsọ, ndị na-abịa n’ihu Jehova na-ejere ya ozi.+ Ọ ga-abụ ebe ha ga-arụ ụlọ, bụrụkwa ebe dị nsọ a ga-arụ ụlọ nsọ.