Ezikiel 45:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ndị isi Izrel, o zuolara unu!’ “‘Kwụsịnụ tigbuo zọgbuo na mmegbu. Kpewenụ ikpe ziri ezi, mewekwanụ ezi omume.+ Kwụsịnụ ịnara ndị m ihe ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.
9 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ndị isi Izrel, o zuolara unu!’ “‘Kwụsịnụ tigbuo zọgbuo na mmegbu. Kpewenụ ikpe ziri ezi, mewekwanụ ezi omume.+ Kwụsịnụ ịnara ndị m ihe ha.’+ Ọ bụ Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru ihe a.