Ezikiel 45:21 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 21 “‘N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ, unu ga-eme Ememme Ngabiga.+ Malite n’ụbọchị ahụ ruo abalị asaa, ihe unu ga na-eri bụ achịcha na-ekoghị eko.+
21 “‘N’abalị iri na anọ n’ọnwa mbụ, unu ga-eme Ememme Ngabiga.+ Malite n’ụbọchị ahụ ruo abalị asaa, ihe unu ga na-eri bụ achịcha na-ekoghị eko.+