Ezikiel 45:24 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 24 Ọ ga-ewetakwa otu efa ntụ ọka maka obere oké ehi nke ọ bụla iji chụọ àjà ọka, wetakwa otu efa ntụ ọka maka ebule nke ọ bụla. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin* maka otu efa ntụ ọka.
24 Ọ ga-ewetakwa otu efa ntụ ọka maka obere oké ehi nke ọ bụla iji chụọ àjà ọka, wetakwa otu efa ntụ ọka maka ebule nke ọ bụla. Mmanụ ọ ga-eweta ga-abụ otu hin* maka otu efa ntụ ọka.