Ezikiel 46:1 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 46 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-emechi emechi+ ruo ụbọchị isii a na-arụ ọrụ.+ Ma, a ga-emeghe ya n’Ụbọchị Izu Ike, megheekwa ya n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.
46 “Ọkaakaa Onyenwe anyị Jehova kwuru, sị: ‘Ọnụ ụzọ ámá nke ogige dị n’ime nke chere ihu n’ebe ọwụwa anyanwụ+ ga-emechi emechi+ ruo ụbọchị isii a na-arụ ọrụ.+ Ma, a ga-emeghe ya n’Ụbọchị Izu Ike, megheekwa ya n’ụbọchị ememme ọnwa ọhụrụ.