Ezikiel 46:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Kwa ụbọchị, a ga na-eweta obere ebule ahụ́ dị mma, nke na-agafebeghị otu afọ, ka e jiri ya na-achụrụ Jehova àjà a na-esucha ọkụ.+ A ga na-eweta ya n’ụtụtụ ọ bụla.
13 “‘Kwa ụbọchị, a ga na-eweta obere ebule ahụ́ dị mma, nke na-agafebeghị otu afọ, ka e jiri ya na-achụrụ Jehova àjà a na-esucha ọkụ.+ A ga na-eweta ya n’ụtụtụ ọ bụla.