-
Ezikiel 46:15Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
15 Kwa ụtụtụ, a ga na-eweta obere ebule, ntụ ọka a ga-eji na-achụ àjà ọka, nakwa mmanụ ka e jiri ha na-achụ àjà a na-esucha ọkụ mgbe niile.’
-