Ezikiel 47:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Mgbe nwoke ahụ ji eriri e ji atụ̀ ihe gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ tụọ mmiri dị ebe ahụ, ọ tụtara otu puku (1,000) kubit.* Ọ gwakwara m ka m gafee mmiri ahụ. Mmiri ahụ rukwara m n’ikiri ụkwụ.
3 Mgbe nwoke ahụ ji eriri e ji atụ̀ ihe gaa n’ebe ọwụwa anyanwụ,+ tụọ mmiri dị ebe ahụ, ọ tụtara otu puku (1,000) kubit.* Ọ gwakwara m ka m gafee mmiri ahụ. Mmiri ahụ rukwara m n’ikiri ụkwụ.