-
Ezikiel 47:6Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
6 Ọ jụziri m, sị: “Nwa nke mmadụ, ị̀ hụrụ ihe a?”
Ọ gwakwara m ka m gara ije gaghachi n’akụkụ mmiri ahụ.