Ezikiel 47:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 Ọ gwaziri m, sị: “Mmiri a na-asọga n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọ ga-esikwa n’Araba*+ sọrọ gbadaa, sọba n’oké osimiri. Ya sọba n’oké osimiri,+ ọ ga-eme ka mmiri ya dị mma. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:8 Ezigbo Ofufe, p. 202-205, 208-209
8 Ọ gwaziri m, sị: “Mmiri a na-asọga n’ebe ọwụwa anyanwụ. Ọ ga-esikwa n’Araba*+ sọrọ gbadaa, sọba n’oké osimiri. Ya sọba n’oké osimiri,+ ọ ga-eme ka mmiri ya dị mma.