Ezikiel 47:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ọtụtụ ihe e kere eke* dị ndụ ga-adịrị ndụ na-aga n’ebe ọ bụla mmiri ahụ sọrutere. Ọtụtụ azụ̀ ga-adị, n’ihi na mmiri ahụ ga-asọrute ebe ahụ. A ga-emekwa ka mmiri oké osimiri ahụ dị mma. Ihe ọ bụla nke dị n’ebe iyi ahụ sọrutere ga-adị ndụ. Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:9 Ezigbo Ofufe, p. 202-207, 208-209 Ụlọ Nche,8/1/2007, p. 113/1/1999, p. 10-11, 18-19, 21-22
9 Ọtụtụ ihe e kere eke* dị ndụ ga-adịrị ndụ na-aga n’ebe ọ bụla mmiri ahụ sọrutere. Ọtụtụ azụ̀ ga-adị, n’ihi na mmiri ahụ ga-asọrute ebe ahụ. A ga-emekwa ka mmiri oké osimiri ahụ dị mma. Ihe ọ bụla nke dị n’ebe iyi ahụ sọrutere ga-adị ndụ.