Ezikiel 47:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “Ndị na-akụ azụ̀ ga-eguzo n’akụkụ ya malite n’En-gedi+ ruo En-egleyim, bụ́ ebe ndị a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ. Ụdị azụ̀ dị iche iche na-adị n’Oké Osimiri Mediterenian* ga-ejukwa na ya.+ Ezikiel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 47:10 Ezigbo Ofufe, p. 203-205 Ụlọ Nche,3/1/1999, p. 21
10 “Ndị na-akụ azụ̀ ga-eguzo n’akụkụ ya malite n’En-gedi+ ruo En-egleyim, bụ́ ebe ndị a na-agbasa ụgbụ ka ọ kọọ. Ụdị azụ̀ dị iche iche na-adị n’Oké Osimiri Mediterenian* ga-ejukwa na ya.+