Ezikiel 47:17 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 17 Otú a ka o si bụrụ na ókè ya malitere n’oké osimiri ruo Heza-inọn,+ n’ókè Damaskọs n’ebe ugwu, ruokwa n’ókè Hemat.+ Ebe ndị a bụ ókè ya n’ebe ugwu.
17 Otú a ka o si bụrụ na ókè ya malitere n’oké osimiri ruo Heza-inọn,+ n’ókè Damaskọs n’ebe ugwu, ruokwa n’ókè Hemat.+ Ebe ndị a bụ ókè ya n’ebe ugwu.