Ezikiel 47:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 “Ókè ya n’ebe ndịda dị malite na Tema ruo na mmiri Meribat-kedesh,+ ruo na Ndagwurugwu,*+ ruokwa n’Oké Osimiri Mediterenian.* Ebe ndị a bụ ókè ya n’ebe ndịda.
19 “Ókè ya n’ebe ndịda dị malite na Tema ruo na mmiri Meribat-kedesh,+ ruo na Ndagwurugwu,*+ ruokwa n’Oké Osimiri Mediterenian.* Ebe ndị a bụ ókè ya n’ebe ndịda.