Ezikiel 48:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ọ ga-abụ nke ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Zedọk ndị e doro nsọ.+ Ọ bụ ha nọ na-arụrụ m ọrụ. Ha ahapụghịkwa m mgbe ndị Izrel na ndị Livaị hapụrụ m.+
11 Ọ ga-abụ nke ndị nchụàjà, bụ́ ụmụ Zedọk ndị e doro nsọ.+ Ọ bụ ha nọ na-arụrụ m ọrụ. Ha ahapụghịkwa m mgbe ndị Izrel na ndị Livaị hapụrụ m.+