-
Ezikiel 48:14Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
14 Ha agaghị ere ebe ọ bụla n’ọmarịcha ala a ere. Ha agaghị eji ya gbanwere ihe ọzọ. Ha agaghịkwa enye ya ndị ọzọ, n’ihi na ọ dị nsọ n’anya Jehova.
-