Ezikiel 48:28 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 28 Ókè nke ala Gad n’ebe ndịda ga-amalite na Tema+ ruo na mmiri Meribat-kedesh,+ ruo na Ndagwurugwu,*+ ruokwa n’Oké Osimiri Mediterenian.*
28 Ókè nke ala Gad n’ebe ndịda ga-amalite na Tema+ ruo na mmiri Meribat-kedesh,+ ruo na Ndagwurugwu,*+ ruokwa n’Oké Osimiri Mediterenian.*