-
Ezikiel 48:32Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
32 “Ebe ọwụwa anyanwụ ga-adị puku kubit anọ na narị ise (4,500). Ọ ga-enwe ọnụ ụzọ ámá atọ. Otu ga-abụ ọnụ ụzọ ámá Josef. Ọzọ ga-abụ ọnụ ụzọ ámá Benjamin. Nke ọzọ ga-abụ ọnụ ụzọ ámá Dan.
-