Daniel 1:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Ka oge na-aga, Jehova nyefere Jehoyakim Eze Juda n’aka Nebukadneza.+ Nebukadneza bukwaara ụfọdụ n’ime arịa ndị dị n’ụlọ* ezi Chineke ma buga ha na Shaịna,*+ n’ụlọ chi ya. O busara arịa ndị ahụ n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ chi ya.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:2 Jeremaya, p. 24 Amụma Daniel, p. 32-33
2 Ka oge na-aga, Jehova nyefere Jehoyakim Eze Juda n’aka Nebukadneza.+ Nebukadneza bukwaara ụfọdụ n’ime arịa ndị dị n’ụlọ* ezi Chineke ma buga ha na Shaịna,*+ n’ụlọ chi ya. O busara arịa ndị ahụ n’ebe a na-edowe akụ̀ n’ụlọ chi ya.+