Daniel 1:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:3 Amụma Daniel, p. 33
3 Eze wee gwa Ashpenaz, onyeisi ndị na-eje ozi n’obí ya, ka ọ kpọta ụfọdụ n’ime ndị Izrel, ma ndị si n’ezinụlọ eze ma ụmụ ndị a ma ama.+