Daniel 1:4 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 4 Ha ga-abụ ụmụaka na-enweghị nkwarụ ọ bụla, ndị mara mma, ndị ma ihe nke ọma, ndị nwere ọgụgụ isi, ndị na-aghọtakwa ihe.+ Ha ga-abụkwa ndị nwere ike ije ozi n’obí eze. Ọ ga-akụziri ha otú e si ede na otú e si asụ asụsụ ndị Kaldia. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:4 Amụma Daniel, p. 7, 33-34 Ụlọ Nche,7/15/1997, p. 1511/1/1992, p. 13-14
4 Ha ga-abụ ụmụaka na-enweghị nkwarụ ọ bụla, ndị mara mma, ndị ma ihe nke ọma, ndị nwere ọgụgụ isi, ndị na-aghọtakwa ihe.+ Ha ga-abụkwa ndị nwere ike ije ozi n’obí eze. Ọ ga-akụziri ha otú e si ede na otú e si asụ asụsụ ndị Kaldia.