Daniel 1:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:7 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Amụma Daniel, p. 34-36
7 Onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze gbanwere aha ha.* Ọ gụrụ Daniel Belteshaza,+ gụọ Hananaya Shedrak, gụọ Mishel Mishak, gụọ Azaraya Abednego.+