Daniel 1:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 Ezi Chineke wee mee ka onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze nweere Daniel obiọma ma meere ya amara.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:9 Amụma Daniel, p. 39