-
Daniel 1:11Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
11 Ma Daniel gwara onye na-elekọta ha, ya bụ, onye onyeisi ndị na-eje ozi n’obí eze họpụtara ka ọ na-elekọta Daniel, Hananaya, Mishel, na Azaraya, sị:
-