Daniel 1:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 Mgbe ha na eze kwuru okwu, e nweghị onye n’ime ha niile dị ka Daniel, Hananaya, Mishel, na Azaraya.+ Ha wee na-ejere eze ozi. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:19 Amụma Daniel, p. 42-43
19 Mgbe ha na eze kwuru okwu, e nweghị onye n’ime ha niile dị ka Daniel, Hananaya, Mishel, na Azaraya.+ Ha wee na-ejere eze ozi.