Daniel 1:20 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 20 Mgbe ọ bụla eze jụrụ ha ihe a ga-eme n’okwu ọ bụla e kwesịrị iji amamihe na nghọta leba anya, ọ na-achọpụta na ihe ha na-aza na-eji okpukpu iri aka ihe ndị dibịa anwansi niile na ndị dibịa afa niile+ nọ n’ebe niile ọ na-achị na-aza mma. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 1:20 Amụma Daniel, p. 43-44
20 Mgbe ọ bụla eze jụrụ ha ihe a ga-eme n’okwu ọ bụla e kwesịrị iji amamihe na nghọta leba anya, ọ na-achọpụta na ihe ha na-aza na-eji okpukpu iri aka ihe ndị dibịa anwansi niile na ndị dibịa afa niile+ nọ n’ebe niile ọ na-achị na-aza mma.