Daniel 2:2 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 2 Eze wee nye iwu ka a kpọọ ndị dibịa anwansi na ndị dibịa afa na ndị mgbaasị na ndị Kaldia* ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ. Ha wee bata guzo n’ihu eze.+
2 Eze wee nye iwu ka a kpọọ ndị dibịa anwansi na ndị dibịa afa na ndị mgbaasị na ndị Kaldia* ka ha bịa kọọrọ eze nrọ ọ rọrọ. Ha wee bata guzo n’ihu eze.+