Daniel 2:6 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 6 Ma ọ bụrụ na unu akọọrọ m nrọ ahụ na ihe ọ pụtara, m ga-enye unu onyinye, kwụọ unu ụgwọ, meekwa ka a na-akwanyere unu ùgwù nke ukwuu.+ Ngwanụ, kọọrọnụ m nrọ ahụ na ihe ọ pụtara.”
6 Ma ọ bụrụ na unu akọọrọ m nrọ ahụ na ihe ọ pụtara, m ga-enye unu onyinye, kwụọ unu ụgwọ, meekwa ka a na-akwanyere unu ùgwù nke ukwuu.+ Ngwanụ, kọọrọnụ m nrọ ahụ na ihe ọ pụtara.”