-
Daniel 2:10Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ
-
-
10 Ndị Kaldia sịrị eze: “E nweghị onye ọ bụla nọ n’ụwa nke nwere ike ime ihe a eze kwuru, n’ihi na e nwebeghị nnukwu eze ma ọ bụ gọvanọ gwatụrụla dibịa anwansi ọ bụla ma ọ bụ dibịa afa ọ bụla ma ọ bụ onye Kaldia ọ bụla ka o mee ụdị ihe a.
-