Daniel 2:11 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 11 Ihe a eze kwuru ka anyị mee siri ike. E nweghị onye ọ bụla nwere ike ịkọrọ ya eze ma e wepụ ndị bụ́ chi, ha anọghịkwa ebe a ịkọrọ gị ya.”*
11 Ihe a eze kwuru ka anyị mee siri ike. E nweghị onye ọ bụla nwere ike ịkọrọ ya eze ma e wepụ ndị bụ́ chi, ha anọghịkwa ebe a ịkọrọ gị ya.”*