Daniel 2:19 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 19 N’abalị, e mere ka Daniel mata ihe nzuzo ahụ n’ọhụụ.+ Daniel wee too Chineke nke eluigwe.