Daniel 2:25 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 25 Arịọk kpọgara Daniel n’ihu eze ozugbo, sị ya: “Ahụla m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ onye nwere ike ịkọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.”
25 Arịọk kpọgara Daniel n’ihu eze ozugbo, sị ya: “Ahụla m otu nwoke n’ime ndị Juda a dọtara n’agha,+ onye nwere ike ịkọrọ eze ihe nrọ ya pụtara.”