Daniel 2:27 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 27 Daniel zara eze, sị: “E nweghị onye ma ihe ma ọ bụ dibịa afa ma ọ bụ dibịa anwansi ma ọ bụ onye ji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu nke nwere ike ịkọrọ eze ihe nzuzo a eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+
27 Daniel zara eze, sị: “E nweghị onye ma ihe ma ọ bụ dibịa afa ma ọ bụ dibịa anwansi ma ọ bụ onye ji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu nke nwere ike ịkọrọ eze ihe nzuzo a eze chọrọ ka a kọọrọ ya.+