Daniel 2:30 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 30 Ma ihe mere e ji mee ka m mata ihe nzuzo a abụghị maka na m ma ihe karịa onye ọ bụla ọzọ dị ndụ, kama ọ bụ ka e nwee ike ịkọwara eze ihe nrọ ya pụtara, ka i wee mata ihe ị nọ na-eche n’obi gị.+
30 Ma ihe mere e ji mee ka m mata ihe nzuzo a abụghị maka na m ma ihe karịa onye ọ bụla ọzọ dị ndụ, kama ọ bụ ka e nwee ike ịkọwara eze ihe nrọ ya pụtara, ka i wee mata ihe ị nọ na-eche n’obi gị.+