Daniel 2:37 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 37 Eze, ọ bụ gị bụ eze ndị eze, onye Chineke nke eluigwe nyere alaeze a.+ O mere ka ị dị ike, nye gị ume, meekwa ka a na-akwanyere gị ùgwù. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:37 Amụma Daniel, p. 49-50
37 Eze, ọ bụ gị bụ eze ndị eze, onye Chineke nke eluigwe nyere alaeze a.+ O mere ka ị dị ike, nye gị ume, meekwa ka a na-akwanyere gị ùgwù.