Daniel 2:39 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ nke na-erughị ka nke gị ga-amalite ịchị.+ A ga-enwekwa alaeze ọzọ nke ga-achị ụwa niile.+ Ọ bụ ya ga-abụ nke atọ, ya bụ, nke ọla kọpa. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 2:39 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 18 Amụma Daniel, p. 50-54
39 “Ị chịchaa, alaeze ọzọ nke na-erughị ka nke gị ga-amalite ịchị.+ A ga-enwekwa alaeze ọzọ nke ga-achị ụwa niile.+ Ọ bụ ya ga-abụ nke atọ, ya bụ, nke ọla kọpa.