Daniel 2:47 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 47 Eze gwara Daniel, sị: “N’eziokwu, Chineke unu bụ Chi kacha chi niile na Onyenwe ndị eze niile nakwa Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo, n’ihi na o mere ka i nwee ike ịkọwa ihe nzuzo a.”+
47 Eze gwara Daniel, sị: “N’eziokwu, Chineke unu bụ Chi kacha chi niile na Onyenwe ndị eze niile nakwa Onye na-eme ka a mata ihe nzuzo, n’ihi na o mere ka i nwee ike ịkọwa ihe nzuzo a.”+