Daniel 2:48 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 48 Eze wee bulie Daniel n’ọkwá, nye ya ọtụtụ ọmarịcha onyinye, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ógbè* niile dị na Babịlọn+ nakwa onyeisi* ndị niile ma ihe na Babịlọn.
48 Eze wee bulie Daniel n’ọkwá, nye ya ọtụtụ ọmarịcha onyinye, meekwa ka ọ bụrụ onye na-achị ógbè* niile dị na Babịlọn+ nakwa onyeisi* ndị niile ma ihe na Babịlọn.