Daniel 3:26 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 26 Nebukadneza bịara nso n’ọnụ ụzọ ebe a kwanyere nnukwu ọkụ ahụ, sị: “Shedrak, Mishak, na Abednego, unu ndị ohu Chineke Onye Kacha Elu,+ pụtanụ, bịanụ ebe a!” Shedrak, Mishak, na Abednego wee si n’ime ọkụ ahụ pụta.
26 Nebukadneza bịara nso n’ọnụ ụzọ ebe a kwanyere nnukwu ọkụ ahụ, sị: “Shedrak, Mishak, na Abednego, unu ndị ohu Chineke Onye Kacha Elu,+ pụtanụ, bịanụ ebe a!” Shedrak, Mishak, na Abednego wee si n’ime ọkụ ahụ pụta.