Daniel 4:3 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 3 Ọrụ ebube ya na ihe ndị dị ịtụnanya ọ na-eme dị nnọọ ukwuu! Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi, ọchịchị ya na-adịkwa malite n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:3 Amụma Daniel, p. 82-84 Ezi Udo, p. 70-71
3 Ọrụ ebube ya na ihe ndị dị ịtụnanya ọ na-eme dị nnọọ ukwuu! Alaeze ya bụ alaeze na-adịru mgbe ebighị ebi, ọchịchị ya na-adịkwa malite n’ọgbọ ruo n’ọgbọ.+