Daniel 4:7 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 7 “N’oge ahụ, ndị dibịa anwansi, ndị dibịa afa, ndị Kaldia,* na ndị na-eji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu+ batara. Mgbe m kọọrọ ha nrọ m rọrọ, ha enweghị ike ịkọwara m ihe ọ pụtara.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:7 Baịbụl Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ, p. 1885
7 “N’oge ahụ, ndị dibịa anwansi, ndị dibịa afa, ndị Kaldia,* na ndị na-eji kpakpando akọ ihe ga-eme n’ọdịnihu+ batara. Mgbe m kọọrọ ha nrọ m rọrọ, ha enweghị ike ịkọwara m ihe ọ pụtara.+