Daniel 4:8 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 8 N’ikpeazụ, Daniel, onye e ji aha chi m+ gụọ Belteshaza,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime ya,+ batara. M wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị: Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:8 Ụlọ Nche (Nke A Na-amụ Amụ),10/2016, p. 14 Amụma Daniel, p. 84-85
8 N’ikpeazụ, Daniel, onye e ji aha chi m+ gụọ Belteshaza,+ onye mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime ya,+ batara. M wee kọọrọ ya nrọ ahụ, sị: