Daniel 4:9 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 9 “‘Belteshaza, onyeisi ndị dibịa anwansi,+ ama m nke ọma na mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime gị+ nakwa na e nweghị ihe nzuzo ọ bụla na-esiri gị ike.+ N’ihi ya, kọwaara m ihe ihe ndị m hụrụ ná nrọ pụtara. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:9 Ụlọ Nche,9/1/2007, p. 18
9 “‘Belteshaza, onyeisi ndị dibịa anwansi,+ ama m nke ọma na mmụọ nke chi dị iche iche dị nsọ na-akpa ike n’ime gị+ nakwa na e nweghị ihe nzuzo ọ bụla na-esiri gị ike.+ N’ihi ya, kọwaara m ihe ihe ndị m hụrụ ná nrọ pụtara.