Daniel 4:10 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 10 “‘Mgbe m dina n’àkwà m,* m hụrụ ọhụụ. N’ọhụụ ahụ, m hụrụ otu osisi+ nke dị n’etiti ụwa, o tokwara ezigbo ogologo.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:10 Amụma Daniel, p. 85 Ụlọ Nche,6/15/1997, p. 4-5
10 “‘Mgbe m dina n’àkwà m,* m hụrụ ọhụụ. N’ọhụụ ahụ, m hụrụ otu osisi+ nke dị n’etiti ụwa, o tokwara ezigbo ogologo.+