Daniel 4:12 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 12 Akwụkwọ ya mara mma. Mkpụrụ ọ mịrị hiri nne. Nri si na ya na-ezuru ma mmadụ ma anụmanụ. Anụ ọhịa dị iche iche na-anọ na ndò dị n’okpuru ya, nnụnụ dị iche iche bikwa n’alaka ya. Ihe niile e kere eke* si na ya enweta ihe ha na-eri. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:12 Ezi Udo, p. 71-72
12 Akwụkwọ ya mara mma. Mkpụrụ ọ mịrị hiri nne. Nri si na ya na-ezuru ma mmadụ ma anụmanụ. Anụ ọhịa dị iche iche na-anọ na ndò dị n’okpuru ya, nnụnụ dị iche iche bikwa n’alaka ya. Ihe niile e kere eke* si na ya enweta ihe ha na-eri.