Daniel 4:13 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 13 “‘Ka m dina n’àkwà m* na-ahụ ọhụụ, m hụrụ otu onye nche, onye dị nsọ, ka o si n’eluigwe na-agbadata.+ Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:13 Amụma Daniel, p. 85-86
13 “‘Ka m dina n’àkwà m* na-ahụ ọhụụ, m hụrụ otu onye nche, onye dị nsọ, ka o si n’eluigwe na-agbadata.+