Daniel 4:14 Baịbụl Nsọ nke Nsụgharị Ụwa Ọhụrụ 14 O ji oké olu kwuo, sị: “Gbutuonụ osisi a.+ Gbukapụsịanụ alaka ya. Gbụchasịanụ akwụkwọ ya, tụsasịakwanụ mkpụrụ ya! Ka anụ ọhịa gbapụsịa n’okpuru ya, ka nnụnụ dị iche iche sikwa n’alaka ya fepụsịa. Daniel Akwụkwọ Ndịàmà Jehova Ji Eme Nchọnchọ—Nke Afọ 2019 4:14 Ezi Udo, p. 71-72
14 O ji oké olu kwuo, sị: “Gbutuonụ osisi a.+ Gbukapụsịanụ alaka ya. Gbụchasịanụ akwụkwọ ya, tụsasịakwanụ mkpụrụ ya! Ka anụ ọhịa gbapụsịa n’okpuru ya, ka nnụnụ dị iche iche sikwa n’alaka ya fepụsịa.